(Sung in Igbo)

N’elu-igwe, N’elu uwa (In heaven, on earth)
Chi Ukwu nani gi bu okaka (Great God, only you are sovereign)
Ọ dighi onye gi na ya n’achi-eze (There is no one who rules with you on the throne) (Repeat)

I loro ihe loro enyi (God that who swallows that which swallows the elephant)
Nkpuru òdum n’onu na-turu ugò la (With the Lion in its mouth and won victoriously)

(From the Top)

Ha na-egbu achara (You are the great iroko tree)
Ma na gi bụ oke achara na-eto o (That cannot be burnt down)
Ọ dighi onye gi na ya n’achi-eze (There is no one who rules with you on the throne) (Repeat)

Ibu Oke Muo (The Great Spirit)
Mụọ ndị a na-atụ egwu na-atụ egwu gị (Spirits that are feared dread and fear you)
Ọ dighi onye gi na ya n’achi-eze (There is no one who rules with you on the throne) (Repeat)

Ha na-egbu achara (You are the great iroko tree)
Ma na gi bụ oke achara na-eto o (That cannot be burnt down)
Ọ dighi onye gi na ya n’achi-eze (There is no one who rules with you on the throne) (Repeat)

Heaven and Earth Adore You
The immortals bow before You,
Ọ dighi onye gi na ya n’achi-eze (There is no one who rules with you on the throne) (Repeat)

Cherubim and seraphim bow before You
Twenty four elders worship at your feet

Eze! Eze Ndi Eze n’ ezo N’okpuru Ya (The King that all Kings hide under His Coverage)
Ọ dighi onye gi na ya n’achi-eze (There is no one who rules with you on the throne) (Repeat)

I loro ihe loro enyi (God that who swallows that which swallows the elephant)
Nkpuru òdum n’onu na-turu ugò la (With the Lion in its mouth and won victoriously)
Ọ dighi onye gi na ya n’achi-eze (There is no one who rules with you on the throne) (Repeat)

Ha na-egbu achara (You are the great iroko tree)
Ma na gi bụ oke achara na-eto o (That cannot be burnt down)
Ọ dighi onye gi na ya n’achi-eze (There is no one who rules with you on the throne) (Repeat)

Heaven and Earth Adore You
The Immortals bow before You,
Ọ dighi onye gi na ya n’achi-eze (There is no one who rules with you on the throne) (Repeat)

Cherubim and seraphim bow before You
Twenty four elders worship at your feet
Ọ dighi onye gi na ya n’achi-eze (There is no one who rules with you on the throne) (Repeat)

Eze! Eze Ndi Eze n’ ezo N’okpuru Ya (The King that all Kings hide under His Coverage)
Ọ dighi onye gi na ya n’achi-eze (There is no one who rules with you on the throne) (Repeat)

Discover more from African Gospel Lyrics

Subscribe to get the latest posts sent to your email.