(Sung in Igbo)

Repeat: Ihe nyiri mmadu omume, chi’m emewo ya tinye jara (What is impossible for humans, my God has done it and much more)
Ihe nyiri mmadu omume, chi’m emewo ya tinye jara
(What is impossible for humans, my God has done it and much more)
Ifurur nwa yana una n’ahu muta, n’omucha wo ya tinye jara
(You see that difficult child delivery? My God has done it and more)
Ego ah nyiri mmadu nkpata, eligwe akpawo ya tinye jara
(The money that is difficult to earn, heaven has done it and more)

On’eme mecha ajuo gi onye mereya (When good is done, people ask who has done this?)
Onye oluoma (Doer of Good things)
Iluwa luchalu chalu… (When You work, and work, and work..)
Nd’uwa gbawa akaebe (People of the world bear testimony)
Chi’m o, Ome n’ukor aku o (My God, the One who acts in abundance)
Odogwu n’ewuewi ma n’iweghi signpost (Mighty God who reigns without ad signpost)
Ife ineme mara gi ama o (What You do is likened to You)
Obu ije eji mara gi chukwu ebighebi (There are things You are known for, Everlasting God)
Chukwu o, Chukwu o! (Oh God, God!)

Ihe nyiri mmadu omume, chi’m emewo ya tinye jara (What is impossible for humans, my God has done it and much more)
Ihe nyiri mmadu omume, chi’m emewo ya tinye jara (What is impossible for humans, my God has done it and much more)

Onye mere ya? (Who did it?)
Chukwu o, mmuo n’eri mmuo (It is God, the Spirit that consumes other spirits)
Kaa rigoro arigoro (You sit on the everlasting Throne)
Obiriri dike aka n’ala (You bring to nothing the deeds of an evil man)
Ochiri eze chi-anwu anwu o (The King crowned with everlasting life)
Nani ya mere ya tinye jara (He alone did it and much more) (Repeat)

Ihe nyiri mmadu omume, chi’m emewo ya tinye jara (What is impossible for humans, my God has done it and much more)
Ihe nyiri mmadu omume, chi’m emewo ya tinye jara (What is impossible for humans, my God has done it and much more)(Repeat)

Asi’m nye mere ya? (If they ask who did it?)
Okechi, chi n’eme mma (Great and Good God)
Chi’a nke n’enye nwa (The God who gives children)
Ihe’a oneme mara y’ama (What deeds are matchless) (Repeat)

Repeat: Mara y’ama, Mara y’ama (Are matchless, are amazing)
Ihe’a hu k’o n’eme (The things He does)
Oma otu osieme (That is how He does)
Oma otu osi alu (That is how He works
Odogwu n’ari elu elu (The God of great heights)
Odogwu n’ato agbu (The God that breaks yokes)
Odogwu n’enye nwa eh (The God who gives children)
Igirigi ogada o (The mist that descends)
Ebube mbeku mbe (Glory that never ends)
Cha’a raya l’ezie o (Make way for my King)
Chala nu oke mmau (Make way for my God)
Obata wo (He is in our midst)
Kiri wenu eze mma o (Come and see my God) x4
O’mara ya o (His works are Good) x2

Orlu ona alu nu (What He does)
Oluoma, olu on’alu elika (His works are Good)
Ihe chi’m na eme (What He does is big)
Olu ebube onalu maraya ama (His glorious works are matchless) (Repeat)

Repeat: Mara y’ama, Mara y’ama (Are matchless, are amazing)
Olu ebube onalu (The glorious work He is doing)
Iyo ko ko (Yes, indeed)
Kiriwe’n dike ukwu eh (See the Great Warrior)
Mmuo…. Mmuo… Mmuo…. (The Great Spirit)
Odobere adobere nu (Reliable God)
Lee lunu dike (Look at the Mighty Man of War)
Lee lunu dike’m ah (See the Mighty Man of War)
Lee lunu Eze’m o (Look at my King)
Okwulu okarisai (The One who speaks and it comes to pass) x2
Mmuo… Mmuo…. (Spirit… Spirit….)
Okechi oh….

Orlu ona alu nu (What He does)
Oluoma, olu on’alu elika (His works are Good)
Ihe chi’m na eme (What my God is doing)
Olu ebube onalu maraya ama (The glorious work is doing are amazing) (Repeat)

Ihe nyiri mmadu omume, chi’m emewo ya tinye jara (What is impossible for humans, my God has done it and much more)
Ihe nyiri mmadu omume, chi’m emewo ya tinye jara ((What is impossible for humans, my God has done it and much more) (Repeat)