(Sung in Igbo)
Refrain:
Obata obie okwu m (When God arrives, prayers are answered)
Obata obu wa agha (When God arrives, He fights my battles)
Obatara be nwanyi aga anu akwa nwa (When God arrives, the barren conceives)
Obata ihe adi mma (When he comes, He fixes it all)
Oke chi na eme mma e (Great God that does great things)
Akpolie Chukwu ebube, ihe ebube eme (When we call on God, wonders happen) (Repeat)
Ah eh, eze abata eh (Eh, the King is here!) x2
Obatara na ndum ihe ebube eme (He came to my life and wonders happened)
Okechi abata ogbor (When the Great King comes in)
Akpolie Chukwu ebube, ihe ebube eme (When we call on God, wonders happen) (Repeat)
Obata ebe enwere nsogbu ezigbo udo ga adigodu (He comes and bring peace in times of trouble)
Obata ezinulo nwanne amara nwanne ya (When He is invited into families, love flows)
Di na nwunye mee ya di, Love aburu nwatiti (When he comes into marriages, love overflows)
Akpolie Chukwu ebube, ihe ebube eme (When we call on God, wonders happen)
Ozute onye nor na oria oria ahu ala (Kpam! Kpam! Kpam!) (When the sick encounter Him, healing overflows)
Obata ezinulo nwanne amara nwanne ya o (When He is invited into families, love flows)
Di na nwunye mee ya di, Love aburu nwatiti (When he comes into marriages, love overflows)
Akpolie Chukwu ebube, ihe ebube eme (When we call on God, wonders happen)
Atuoro amara ya amara nu o (If you know, you know)
Atuoro ofeke ofenye isi na ohia (If you don’t know, you don’t know)
Ndi na amaghi Jesus amaghi kwanu uto ndu o (Those who don’t know Jesus, know no peace)
Onweghi Jesus, onweghi kwanu enjoyment (Without Jesus there is no enjoyment)
Gi onye juru Jesus ebere gi na eme m (I feel sorry for you who rejects Jesus)
In fact, ebere gi na eme m (I feel very sorry for you)
Ebere gi na emesi mu ike (I deeply, feel sorry for you)
Eze abata o! (The King is here!)
Oke mmuo bata ogbor ya edozie onodu m (When the Great and Everlasting Spirit enters, He fixes everything)
Odogwu ‘bata ogbor ya eburu mka mu a (When my warrior comes in, my problems disappear)
Okechi abata ogbor (When the Great King comes in)
Akpolie Chukwu ebube, ihe ebube eme (When we call on God, wonders happen)
Tuo nu ya utu gbara igwe (All hail the expert of the impossible)
Utu gbar’igwe, oke akum bgawara ugbor (Hail to the expert of impossible, King of the Leviathans)
Mmiri riri enyi (The great storm that is larger than life)
Chi Ebube nnor (Welcome, King of Glory)
Ogada gidigidi gidigidi gi ka anyi gi aba mba (For your sake we boast, King of the Universe)
Okechi abata ogbor (When the Great King comes in)
Akpolie Chukwu ebube, ihe ebube eme (When we call on God, wonders happen)
Utu gbar’igwe, oke akum bgawara ugbor (Hail to the expert of impossible, King of the Leviathans)
Mmiri riri enyi (The great storm that is larger than life)
Chi Ebube nnor (Welcome, King of Glory)
Ogada gidigidi gidigidi gi ka anyi gi aba mba (For your sake we boast, King of the Universe)
Okechi abata ogbor (When the Great King comes in)
Akpolie Chukwu ebube, ihe ebube eme (When we call on God, wonders happen)
Okwa agbanwe dike izu, agba ya mgba abuo (If you make a decision without Him, you’ll repeat the process)
Oke mmonwu bata ogbor ya eme ka osi eme oh (The King with an unusual attitude)
Eze ana awara ilo, olum ekene ah eh (Make way and bow to the King)
Repeat: Eze Abata (The King is here)
Eze anawara ilo, epkupurum gi okpu, o (I make way and bow to You, my King)
Oji mmiri enye nwa nafo dike na dimkpa na Agha (He that forms a child from fluid, Mighty Warrior)
Oke mmuo, oke chi (Great Eternal Spirit, Great God)
Ozowara enyi zogbuo agu (He that kills and makes alive)
Otigburu dibia na iru alusi ya (He that humiliates other gods and their worshipers)
Oke chi na eri oke aja bilie (The Great and Mighty King is here)
Oghuru mmanya jide onweya aka na eze m abata (let the scoffers be shown in the presence of the King)
Akpolie Chukwu ebube, ihe ebube eme (When we call on God, wonders happen)
Okwa akpolie Chukwu ebube, ihe ebube eme (When we call on God, wonders happen)
Akpolie Chukwu ebube, ihe ebube eme (When we call on God, wonders happen)
(Refrain)